118. Kedu nke bụ ok’ isaa nk’ okwukwe?
Ok’ isaa nke okwukwe bụ n’ ebe afụ k’ ọ g’ esi bịa g’ ekpe ndị dị ndụ na n dị nwụr’ anwụ.
119. Ked’ ekpo Kristi g’ eji bịa ọzọ?
Kristi g’ esi n’ enuigwe bịa ọzọ na mbọsị ikpeazụ ikpe ọra nine ikpe.