MAKA NDỤ NKE JESU KRISTI
96. Ked’ ebe Jesu Kristi nọ n’ arọ mbụ nke ndụ ya?
Jesu Kristi nọ na Nazareet ị n’ ụnọ Veejin Marịa na Josefụoru arọ n’ iri.
97. Gịnị ka Jesu Kristị n’ eme n’ ụnọ Veejin Marịa na Josefụ?
Jesu Kristi nọ n’ ụnọ Veejin Marịa na Josefụ, n’ eme ife fa gwalụ ya, n’ eso n’ amamife na gratịa n’ iru Chukwu na mmadụ.
98. Kedu mgbe Jesu Kristi ji gosiba mmadụ onwe ya?
Ọ bụ na oru na iri, mgbe Jọọnụ onye ome mmirichukwu dị ngozi ji baptizisịa ya.(mesịaya mmirichukwu).
99. Gịnị ka Jesu Kristi mere k’ a baptizisịirị ya?
Jesu Kristirụrụ imeleime ọrụ ebube n’ azọ ndị ọya, n’ atute ndịnwụrụ’ anwụ iji gosi ik’ ya nke Chukwu.
100. Gịnị ka Jesu Kristi me kwaziri?
Jesu Kristi rọlụụmụ- azu iri n’ ịbụa gan’ akuzi nkuzi ya.