IWU NK ISII NK’ ỤKA
346. kedu nke bụ iwu nk’ isi nk’ ụka?
Iwu nk’ isi nk’ ụka bụ: I g’ ebu ọnụ na mbọsi akalụ ya
347. Ked ife amalanyi n’ iwu nk’ isi a k’ anyi mee?
Ife amal’ anya n’ iwu nk’ isi a k’anyi mee bụ k’ anyi bu: ọnụ n’ ụbọsị nụ fụ ụka dolu.
348. Kedu mbọsị bụga mbọsi ebumọnụ?
Ụbọsị bụga mbọsị ebumọnụ bụga: Ụbọsị Ash-Wednesday na
Ụbọsị Good Friday.
349. Gịnị bụ mbọsị ebumọnụ?
Mbọsị ebumọnụ bụga mbọsị nụ fụ ga anyi n’ eli ju afọ s’ ofugbolu n’ ụbọsi m’ ife anyi elizina
ọzọ na mbọsị afụ abụlụzia sọ lachala, lachala: anọdụ azia machiel’ anyi ili anụ belụsọ
Onye amaralụ (1).
350. Kedu ndi ọ dịlị bụ iwu ibu ọnụ?
Ọ bụ ndi luralu oru arọ n’ ofu beluso onye-ọya, mobụ onye n’ alụ ọlụ ike