IWU NK’ịNỌ NK’ỤKA
336. Ked’ ife amal’anyị n’ iwu nk’ịnọ a k’ anyị mee?
Ife amal’anyị n’iwu nk’ịnọ a k’anyị mee bụ k’anyị nata
ked’ ife amalanyị n’iwu nk’ isi ak’ anyi me bu k’anyi bu: onu
n’
337. Ked’ ife amal’anyi n’ iwu nk’inọ a k’ anyi mee?
Ife amal’anyi n’iwu nk’inọ a k’anyi mee bụ k’anyi nata Eucharistia di asọ ọ burabagodu of’
ugbolu n’ arọ m’ ya bụlụkwọ n’ oge ‘anyi g’ an akpọ ‘Easter’
338. Ked’ekpo o ji abụlụ ndi otu-Kristi iwu inata Eucharistia di ngọzi?
Ekpo o ji abụlụ ndi Otu-Kristi iwu inata Eucharistia di ngọzi bụ ma fa lura ka ag’ akụzili fa if’
omimi di asọ.
339. Anyi a’ anata Eucharistia di asọ sọsọ n’ oge nke Easter?
Mba ezigbo ndi Otu-Kristi gan’ anata ya ekpomekpo Makana Jesu Kristi kwulu si:
onye elima achicha nka g’ adi ndu ọkpu’. (John 6:51)
340. Ọ bụazi ife am’ anagha omume bụ ili Eucharistia di asọ m’ anyi da nukwu ọya atụl’ anyi
uche ya na n’ amani nk’ ọnwụ anyi ka?
Eye, ọ bụ ife am’ anagha omume ili ya anyi g’ anat’ azi ya n’Oge anyi dalu nukwu ọya, m’
amani ọnwụ anyi anyi azị?