IWU NK’ ỊTỌ NK’ ỤKA
331. Kedu nke bụ iwu nk’ ịtọ nk’ ụka?
Iwu nk’ ịtọ nk’ ụka bụ: ‘ Ị gekwuputa njọ ị ọ
bụrabagodu ofu ugbolu n’ arọ. (1)
332. Ked’ ife amal’ anyị n’ iwu nk’ ịtọ a k’ anyị mee?
Ife amal’ anyị n’ iwu nk’ ịtọ a k’ anyị mee bụ k’ anyị
kwuputa njọ anyị ọ bụrụabagodu sọ ofugbolu n’ arọ.
333.** Ked’ekpo ọ g’ eji bụlụ n’ụmụ-arọ elue ije kwuputa?
O bu olu ume-aro ije nkwuputa ma fa nwe uche. Luazi ogo
Ime njo ogbugbu.
334.** ked’ekpo eji ene umu-aro anya na fa enwego uche?
335.** Gịnị k’ ilolu sitena ‘igweputa njọ ị ọ bụrụgbagodu so
Ofugbolu m’ ezigbo ndị otu-chukwu g’ eje kalia ofugbolu, ọ
Kalịa ofu ugbolu, ọ kasị na nnukwu mbọsị nsọpụlụ.