321. Ọ bụ ọlụ anyị ịdị n’ ekwe ife Nzụkọ kwulu ka?
E ye, ọ bụ ọlụ anyị ịdị n’ ekwe ife Nzụkọ kwulu, makana Kristi
gwalụ ndị-nche nke Nzụkọ, ‘Onye nụlụ nkea-ụnụ anụgo nke m,
onye nenili ụnụ enenigo m’