IWU NK’IRI
319. Ked’ nke bụ iwu nk’iri?
Iwu nk’iri bụ: Ngị ejinalụ ọkụ mmadụ ibe Ị anya ukwu’.
320. ked’ ife iwu nk’iri mabidolu?
Iwu nk’iri mabidolu anya ukwu nine sitelu n’ ilulo, n’ iti akpịlị
agụ nine na-akwụrọ ọtọ n’ ebe ọkụ mmadụ ibe anyị n’ ife abalụ
ya n’ife dị, n’ ichọfe akụ oke.